Igbo Language Examination Questions For Jss2 Third Term
The Igbo language is an important part of Nigeria’s cultural heritage. It is the native language of the Igbo people, who are one of the largest ethnic groups in Nigeria. The language has been spoken for centuries and is still widely used today. It is estimated that there are over 20 million Igbo speakers in Nigeria. However, as culture cannot be erased, Igbo language is now widely taught in schools and at the end of the term, examination questions are set. Below are 3rd | third term examination questions for igbo language. compiled by webemtech IT
SUBJECT: Igbo Language
CLASS: J.S.S 2
Instructions: Attempt all questions
AGHOTAAZAA
Omaka e nwere n’ala igbo bugasi, Oru ugbo, Igbo nta, ite Mmanya, Ikpu uzu. O buy a mere azu, anu, mmanuya, na ngwa oruugbo bu aturu tawa n’al Igbo.
Maazi Okeke bu 0diji a maara nke oma n’obodo Amauzu. O nwire anya nka iji mata otutu ihe na- eme ka ihe a kuru too ma mikwa mkpuru n’uju karia nke ndi orugbo ibe ija. O maara nri akuku na dui ala na- adi ihe akuiru o bula mma, oge ihochasi ahihia n’ugbo na imanye osis na ji doro ya anya, etu a ka itinye aka ji n’osis si riee ya uburu.
Tupu mmirii mbu atuo n’ala, Maazi Okeke a dila njikere imalite oruugbo. Odozichaalari, Ogu, mma, ngmilal, abou na nkata o ga- eji malite oru ma nwetakwa udi akuku di ich iche dika ji, ede, ona, ahuekere, akpu bu ndi o ga – ako nye wala n’afo ahu. O wee na- ele anja mmiri ozuzo nke abuo.
Arumaru (10marks)
1. N’ederede a diji bu onye? (a) na –er nnukwu ji (b)na – eke nnukuru ji (c) na- ako nnukuru ji (d) na -ahu ji
- Are you a TEACHER or a STUDENT looking for an alternative source of income?
- Become a proficient and certified website designer without coding and start earning big!
- Join over 5,000 individuals learning tech today!.
- At the end of the course, you will be able to design any type of website like a pro.
- Course comes with premium web materials worth over #200k or $235
2. Ugbo Maazi Okeke na -eruputa ji karia nke ndi ozo n’ihi ___(a)nri akukuo na- etinye (b) udi ala Ϙ na – ako nri (c) etu osi efocha ahihi’a n’ugbo (d) etu o si etinye osisi na ji
3. Ujodu ngw oru Maazi Okeke ji aru oru bu (a) Ogu, mma na ngwuala (b) Nkata, abo na akpa (a) Ϙke na ona, ahuiekere (d) nguruala, ji na nri akuku
4. N’obodo Amauzu ihe eji mara, Maazi Okeke bu ____ (a) ikuazu (b) Oru ugbo (c) Igbanta (d) Ite mmaniga
Also see: Jiji Whatsapp Number | Contact Us Now!
5. N’ederede a, ihe iri mmadu uburu putara ____ (a) ito mmadu uto (b) ira mmadu ahu (c) igbagurofu mmadu anua uto (d) ido mmadu anya
Igbo Language Examination Questions For Jss2 Third Term Section B Ederede (10marks)
Dee maka Ezigbo Enyim
1a. Ubochi olee ka ndi igbo nwere n’izu uka?
1b. Deputa ha.
2. Were Toozde na fraidee mere ahiri okwe.
2b. Afo olee ka ndi igbo nneere.
2c. Deputa ano n’ime ha.
3. A.M putana______
P.M putana _____
3b. Deputa abuo ihu igwe ndi igbo
5. Deputa uzo nri isii ejiri mara Igbo
5b. Deputa ndia ka eji alu nwanjo n’ala Igbo: Usoro eji alu nwa nyi ______, ______ na __________
6. Uru iliu nwanyi bu _______ na ______
Section D (10marks)
Attempt all questions (1 mark each)
1. Ndi Igbo na – agu nwa ohuru aha n’ubochi nke olee _______ (a) isii (b) asaa (c) ano (d) ato
2. Kedu nke bu aha aguru site n’alumi na ndoa _________(a) Ozoemena (b) Chidera (c) Chikadibia (d) Chukwu emeka
3. Kedu nke bu mkpuruokwu eji agwa mmadi ihe ____ (a) Gini bu aha gi (b) kedu nke ichoro (c) E bi m nna gwagwa
4. Out n’ime ndi’a bu nri ejiri mara Igbo _____ (a) akidi na akpu (b) ewedu na amala (c) tuwo na nsala
5. Onwa nke asaa n’afo bu _____ (a) mee (b) Juua (c) Julaji (d) Ogost
6. Vowel putara giri n’asusu Igbo? (a) udaume (b) asusa (c) Abiidii (d) Mgbochiume
7. 55 Putara _____ (a) Ise ise (b) iri ise (c) iri na ise (d) iri ise na ise
8. Ndi a bucha oga ajo ma ewepu _____ (a) okochi (b) udummiri (c) Uguru (d) ututu
9. Mgbo chiume mkpi di ole? _____ (a) Asato (b) Ano (c) itoolu (d) iri 10. A na – ata _____ ata. (a) unere (b) udara (c) oroma (d) oka
Igbo Language Examination Questions For Jss2 Third Term
Suggested: Jss 1 Igbo Language Examination Questions Third Term
Related
- primary 5 Basic Science Exam Questions For Second Term
- Primary 5 Civic Education Examination Questions Second Term
- Basic/Primary 5 Maths Second Term Examination Questions
- PHE Exam Questions Primary 5 Second Term
- Basic/Primary 5 Verbal Reasoning Exam Questions 2nd Term
- Home Economics Exam Questions For Primary 5 Second Term
- Primary 5 Social Studies Examination Questions 2nd Term
- How To Register A Business On Jiji
Leave a Reply