Jss 1 Igbo Language Examination Questions Third Term
Are you searching for igbo language for any class, jss1, jss2 or Igbo language for primary 5? Webemtech Educational has Compiled examination questions for Igbo language for these classes and more. Below are exam questions for igbo language jss1 second | 3rd Term
SUBJECT: Igbo Language
CLASS: J.S.S 1
Instructions: Attempt all questions
1. Kedu nke bu mkpuru edemede Igbo? (a) Z (b) Q (c) e (d) ch
2. Olee ka udaume di ______(a) ise (b) isii (c) ato (d) asato
3. Kedu nke bu mgbochiume ____(a) a (b)e (c) b (d) i
4. Nkeji asusu Igbo di olee? (a) isii (b) asaa (c) iri (d)iri na out
5. Nkea bu out n’ime nkejiasusu Igbo nwere ___ (a) udaume (b)mgboilume (c) Njaike idj edemede
6. Otu n’ime ndia bu nri ndi igbo _____ (a) akpu (b) amala (c) tuwo (d) burukatu
7. Kedu nke bu udaume aro? ______ (a) eiou (b) aiou (c)abou (d) klmn
8. Kedu nke bu udaume mfe ____ (a)abuo (b) aiou (c)klm (d) abc
9. Ubodu’ ole ka enwere n’ala igb _____ (a) iri (b) asaa (c) ano (d) iri abuo
10. Kedu ihe a nahugasi na –gburugburu ulo ebe obibi ____ (a) ndi uwe ojii (b) oba akirukwo (c) okumpanaka (d) ugbo oju
Jss 1 Igbo Language Examination Questions Third Term Section B
1. Write down the following figures in Igbo
(a) Iri na abuo (b) iriato na ise (c) iri anon a itoolu
2. List five things that the Igbo people of old used to beautify themselves
b. List five things that Igbo women of today are using to beautify themselves
3. Deputa ihe ano a na – ahugasi na- ebe ana ahugasi ebe a na- azu ahia
b. Kpoputagasia ihe ato a na- ahugasi n’ulo ogwu
4. Gini bu myiridudaum
b. Deputa myiri udaume Igbo nwere
c. Were ya mere ahirmfe
Section C: Edemede 10marks
1. Dee edemede make ezigbo enyi
Section D: Comprehension
Ugoloma na Agu na-eme enyi. Ebe ahuru Ugolo ma ka a ga-ahu Agu. Ha abuo bu imi na onu Ndi mmadu na- atajiri ha anya maka enyi ha na- eme. Umu anu ndi ozo na-achokwa uzo ha ga-esi ekponyere ha aja na gari.
O ruo otu ubochi Ugoloma gaa zuta anu n’ akuku ohia. Ebe enyi ha erughi n’itako anu onu, Ugoloma na-eri bidoro towa Agu akpiri. Oteghi aka mbe gware Agu ihe o ga – eme iji naputa enyi ha anu ahu. Mbe siri Agu bido towe Ugoloma otuto maka mma Ϙmara. Agu ebido si “Enyim Ugoloma I magbuo la onwe gi na mma. Mma gi mere mjiri’ hu gi n’anya nke ukuru. Sa ghee onu kwe ukwe ka m nu olu gi. Olu gi bu Ogene, a nam eji ya etu onu. Otuto a metuta ra Ugoloma n’ahu. Ozugbo o meghere onu, anu Ϙ kpu n’onu dapuru n’al. Agu eburu anu ahu tinye isi n’ ohia.
           Ugoloma wee mata ihe Agu buru ya n’obi. Bido mgbe ahu ruo taa Ugoloma na efedata n’ala acho anu ya dapuru n’ala kemgbe ahu, enyi Ugoloma na Agu aburu la ihe kpuru afo n’ala.
1. Arumaru (a)Olee mgbe enyi Ugoloma na Agu jiri malike? (a) 1990 (b) 1908 (c)amaghi mgbe o bidoro (d) n’oge ugbua
2. Kedu onye zutere anu n’akuku ohia? (a) Mbe (b)Agu (c) Ugoloma (d) umu anu
3. Onye webatara echiche mebiri enyi abuo ndia bu _______ (a) Agu (b) Mbe (c) Umu anu (d) Ugoloma
4. Gini butere Ugoloma n’onu? (a)O bum ma anu ahu ya (b) O bu ikwe ukwe ya (c) O bu etuto e toro ya (d) ha niile
5. Anu ole ka akporo aha n’eder ede a? (a) abuo (b) ato (c) anu (d) ise (10 marks)
Related
- Second Term Examination Questions For Primary 4. Free!
- List Of Mathematics Competitions For High School And Primary School Students 2023
- List Of Interesting Inter-House Sports Competition For Your School 2023
- International competitions for high school students 2023
- List Of Spelling Bee Competitions 2023. Register Now!
- List of Global Competitions 2023 for Students | undergraduates
Leave a Reply